audio audioduration (s) 0.47 18.5 | text stringlengths 2 102 | speaker_id int64 1 1 |
|---|---|---|
Ka ọ batara n'ọkwa | 1 | |
ọkachasị n'ilekwasà anya n'etu ọnọdụ ala Nigeria siri debe isi na ọnụ ugbua. | 1 | |
Ogologo ndụ ụmụ Igbo!! | 1 | |
nakwa ịtụ mmamma. | 1 | |
Mana Ogbonna kwuru na ọbụghị ya dere edemede ahụ kọtọrọ aha gọvanọ | 1 | |
Ọ na-abụ aka kpàrá ezekudele | 1 | |
Uche Nwoko dabara ọfụma na ihe ha n'achọ. | 1 | |
na ụfọdụ ndị nkuzi ndị ọzọ sitere ụlọakwụkwọ ahụ | 1 | |
N'ogè â nà ndụ̀, Feynman à bụzie otù diamụ̀mà ọ̀kàka ha mà n'ụ̀wà. | 1 | |
wee nwụchikọọ ya bụ oke mkpi na-agbara ọha ewu. | 1 | |
nke mgbe ọ gachaara | 1 | |
Ndị mụrụ ya bụ Maazị na Oriakụ Donald Nwocha. | 1 | |
Ọ bụ nwa mbụ n’ime mmadụ atọ, amụrụ n’ezinụlọ nke ndị na-eme egwuregwu ntụrụndụ. | 1 | |
rụọrọ ha ezigbo ebe obibi | 1 | |
Chineke nara ekele! | 1 | |
Ruo oge ahụ, ọ bụ ama egwuregwu kacha enwu enwu na Enugu. | 1 | |
ma ndị ụlọ ma ndị ama. | 1 | |
ọ ga-adịkwa mkpà ka anyị hụkwa ọmụmaatụ Arụ | 1 | |
Bill Clinton na-akwàdo ya | 1 | |
Maazị Chuks Ezeoba | 1 | |
mgbọ | 1 | |
O mere ka a mara na ndị niile ahụ mere ihe ahụ bụ ndị Fulani | 1 | |
izèrè mmetụkọrịta ahụ | 1 | |
bụọ abụ otutu dị iche iche | 1 | |
Maazị Kingsley Awuka Esq. | 1 | |
By Abraham Madu | 1 | |
Ndị Uwe Ojii Anambra Ejidela Mmadụ Anọ Maka Ohi, Ntọntọ Na Ịkwasò Iko n'Iké | 1 | |
maka ịkpụ arụ. | 1 | |
na ọdịbendị dịka ihe dị ezi mkpa na nke bakwara urù nke ukwuu | 1 | |
Nke ahụ wee bụrụnnọọ echiche onye nzuzu sị na ya dara n'elu | 1 | |
ka ha wee mee ya n'iwu | 1 | |
Igwe Nnaemeka Achebe nyere ndị eze ọdịnala ọhụrụ ahụ ndụmọdụ ka ha were eziokwu | 1 | |
iji hụ na ọ nọ n'ezi ọnọdụ | 1 | |
Na mbụ n'okwu ya na mmemme ahụ | 1 | |
Gọvanọ Kayode Fayemi kpọrọ òkù ka a kwalitekwuo ezi mmekọrịta na ịdịnotu n'ala Nigeria | 1 | |
Ha chịpụtara akara ngwa katapila ndị e ji agba mmiri | 1 | |
O kwuru na ya bụ ògìgè enweelarị ndị bi na ya ugbua | 1 | |
nke mere na ha ekeghị nkwụcha | 1 | |
Ihe ahụ chọkwàrà iyi nke mere n'Imo steeti otu oge | 1 | |
ọ na-ebibi ihe a kọrọ n'ugbo | 1 | |
ma bụrụkwa nke metụtara ụgbọala anọ. | 1 | |
dọọ ndị omekome aka na ntị | 1 | |
Akụkọ kọkwara na ụfọdụ ndị omekome jiri ohere ahụ wee zuo ụfọdụ àkpà nnu | 1 | |
A ga-amalitezị ribe oriri ma ñụba mmanya | 1 | |
na onyeisi ogige Oma Event Centre na X-Fit | 1 | |
dịka ide mmiri jupụtara na mpaghara ebe ahụ niile | 1 | |
Maazị Emeka Ifejiọfọr kọwara na ya bụ ụgbọala adịchaghị ọcha | 1 | |
Ọnwụ bụ eézè a ma na onye ọbụla ga-echirịrị n'ụwa | 1 | |
Ha mụrụ ụmụ nwanyị abụọ. | 1 | |
Maazị Osita Ọsadebe | 1 | |
Ka anyị echezọọna na onye kpọọ ọba ya ọkpọkọrọ | 1 | |
Ha mụrụ ụmụ atọ. | 1 | |
Abụ dị iche iche a bụrụ site n'ọnụ ndị ọbụ abụ | 1 | |
Ọzọkwa | 1 | |
Agbanyeghị nkaa, etinyere ya n'ime egwuregwu nke abụọ megide Zimbabwe n'isi ọkara nke abụọ. | 1 | |
Ọ dị ncheta na ndị omekóòmè nọrọ na nsonso a wee tụọ ka égbé | 1 | |
Maazị Chukwunweike Ezenwa kọwara atụmatụ ahụ dịka nke magburu onwe ya. | 1 | |
mmadụ ise bụ ndị a nwụchikọrọ maka ntọrị mmadụ | 1 | |
otu onye gagoro ụlọ ọgbakọ omebe iwu steeti Anambra n'oge gara aga | 1 | |
ma ndị nọ n'ụlọ ma ndị nọ n'ụzọ ijè | 1 | |
Ọ kọrọ na "ọ na-anọdụ na bọọdụ nke òtù azụmahịa abụọ". | 1 | |
Mmemme ịgbape ụzọ ahụ bụ nke dọtara Gọvanọ Willie Obianọ | 1 | |
Ọ mụrụ kọmputa sayensị na Legọọsụ City Politekniki. | 1 | |
kwụsi ya kpamkpam. | 1 | |
Ihe Mberede Okporoụzọ: Mmadụ Iri Na Asaa Aghọrịala Ọnwụ n'Anambra | 1 | |
Ihu Ọchị Awaala Ndị Ọkụ Ochanja Metụtara | 1 | |
na-eche ndụ ya nche oge niile | 1 | |
a na-ahụ ya n’ọkụ ma jirikwa ya na-esikọta erimeri ndị ọzọ | 1 | |
Florence Orabueze | 1 | |
ka ọ nwụchara n'abalị iri nke ọnwa Juunu ahọ ahụ. | 1 | |
Ọ bụ onye Anịọma dị na Delta Steeti | 1 | |
osisi | 1 | |
kpọkuru ndị Igbo ka ha jigidesie omenala ha ike | 1 | |
Usoro nnyefe ọrịa ofufe nwere ọtụtụ mpaghara maọbụ nkebi. | 1 | |
ma ala ma ihe ndị ọzọ | 1 | |
Gọvanọ ahụ | 1 | |
ndị o kwùrù na e jidèrè n'ọtụtụ ebe dị iche iche na steeti ahụ. | 1 | |
Ọ bụghị esemokwu. | 1 | |
ma yọrịakwa ọmarịcha egwu ndị nne si n'aka Gozie Okeke. | 1 | |
Maazị Marcel Ifejiofor nà ògbò ya nke na-ahụ maka ewumewu ụlọ | 1 | |
o wee kwọrikọọ ya na ndụ. | 1 | |
ihe a na-achọ adị nso. | 1 | |
na ọ ga-agariri mgba tumadu onye jere ikwu nne ya | 1 | |
Ọ bụghị esemokwu. | 1 | |
nwee igwè na-enye ọkụ | 1 | |
tụmadị nke gbasara nkanaụzụ | 1 | |
maka na ọ bụ mmekọrịta ahụ bụ ụtọ nwanne. | 1 | |
Anya anyi nwere ike ihu mgbe he na-achaa, ma mgbe ona gbo oso. | 1 | |
Kumapayi dọrọ ndị na-anyà ụgbọala aka na ntị ka ha na-akpachapụ anya oge niile | 1 | |
Agụkwu | 1 | |
nke mere anyị ji agbasi mbọ ike ịkwàlitè ya | 1 | |
onye nyekwazịrị ndị kacha bụrụ okenye na mpaghara ógbè atọ ahụ ji ahụ | 1 | |
maka na ọ na-abụ onye gba nkịtị | 1 | |
kwa ụbọchị | 1 | |
ebe ndị uwe ojii n’igwe mmadụ ndị na-eme ngagharị iwe na-achịpụ ya. | 1 | |
tụụmadị otu ị jiri bitụ ndụ ha aka | 1 | |
iji wee nwete mkpokọta ọnụọgụgụ vootu niile a tụrụ | 1 | |
Oguru economics na University nor na Manchester. | 1 | |
nke mmadụ iri mejupụtara | 1 | |
wee ruo ụbọchị ahụ e dùzịrị ya n'iyi ọrụ kpọnkwem. | 1 |
End of preview. Expand
in Data Studio
No dataset card yet
- Downloads last month
- 199